BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Vidio
Isi akụkọ
Etu SIM kaadị m zụtara si bugaa m n'ụlọmkpọrọ - Titilayo Ibrahim
Nwa ada Titilayo Ibrahim bụ onye ndị uwe ojii boro ebubo igbu ọchụ na ịtọrọ mmadụ akọwala ihe mere mgbe ndị uwe ojii nwụchiri ya maka ebubo enweghị isi.
Atụmatụ ịkwụsị inye ụmụ a mụrụ n'Amerịka ikike ịbụ nwaafọ: Kedụ iwu dị na mba ndị ọzọ?
Akụkọ kwuru na mba Amerịka na-enye onye ọ bụla a mụrụ na mba ahụ ikike ịbụ nwaafọ ozugbo, mana iwu a abụghị ihe a na-ahụkarị n'ụwa niile.
Naịjirịa arịọla mgbaghara maka echichi "Igwe Ndigbo" e chiri na Estern Cape, Saụt Afrịka
Ụmụafọ mba Saụt Afrịka emeela ngagharịiwe megide echichi 'Igwe Ndigbo' e chiri nwafọ Naịjirịa na mba ahụ.
Ọ bụ eziokwu na a gbara ndị mmadụ anwụrụ anyammiri n'ọgbakọ APC?
Ụfọdụ ak��kọ kwuru na ọ bụ mgbe APC na-ahazi nnukwu ọgbakọ ha n'ogige Eagle Square dị n'Abụja ka a gbara ndị bịara ọgbakọ ahụ anwụrụ anyammiri.
Rabiu Kwankwaso: Kedụ ihe ọ pụtara dịka ọ banyere pati ADC?
Ọtụtụ ndị a ma ama na pati ADC nakwa ndị nkwado bịara emume ahụ nke gunyere David Mark onye bụbu onyeisi Sịneti Naịjirịa, Onyeisioche pati ADC Rauf Aregbesola, Peter Obi onye bụbu gọvanọ Anambra.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Eprel 1, 2026, Duration 1,00
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Wenezde Eprel 1, 2026.
Ihe anyị ma maka mwakpo e mere na Plateau steeti dịka gọọmenti tinyere mmachi abalị abụọ
Kọmishọna na-ahụ maka mgbasaozi na Plateau Steeti bụ Joyce Lohya Ramnap sị na gọọmenti katọrọ mwakpo ahụ ma kọwa na mmachi a ga-enye aka na nnyocha ndị uweojii na-eme iji chọta ndị ojiegbe mere mwakpo ahụ.
Ihe mere ndị Otu 'Village Boys Movement' jiri zọọ njem n'Anambara Steeti
Ndị otu 'Village Boys Movement' kwuru na nke a bụ iji gosipụta nkwado ha nye Maazị Peter Obi dịka a na-eche maka ntuliaka a ga-ahazi na Naịjirịa n'afọ 2027.
SASA anwụchiela onye oziọma n'Anambara Steeti maka idina nwata nwaanyị n'ike
Ndị ọrụ SASA nwuchiri Dozie Ezeani maka ebubo idina nwata nwaanyị dị afọ iri na isii (16) n'ike.
Etu olili ozu Rev. Uma Ukpai si aga n'obodo ya bụ Asaga Ohafia dị n'Abia Steeti
A malitela olili ozu Ụkọchukwu na onye mgbasaozi ọma bụ Rev. Uma Ukpai n'obodo Asaga Ohafia dị n'Abia Steeti.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.
Kuziere m
Kpalite mmụọ m
Iko Mba Afrịka 2025
4-0: Naịjirịa agbaala Mozambik ụkwụ n'éhé
Ademola Lookman gbapeere Super Eagles ụzọ site n'ịsụnye goolu mbụ ha na nkeji iri abụọ ịmaaka ahụ malitere.
Vidio, Zaa Ngwangwa : Etu m si banye 'Super Eagles'-Francis Uzoho, Duration 1,29
Ọgbaabọọlụ bụ Francis Uzoho akọwala etu o siri banye otu egwu bọọlụ 'Super Eagles'.
Naịjirịa etiwaala Tanzanịa ka akị oyibo Nsugbe
Semi Ajayi na Ademola Lookman gosiri nke ha ji biri.
AFCON 2025 tebụlụ: Etu mba na mba ga-esi ezute onwe ha n'asọmpi a
Lee etu asọmpi Iko Mba Afrịka nke afọ 2025 si kwụrụ ugbua na tebụlụ.
Afcon 2025: Ndị a tụrụ anya ga-agbara Super Eagles
Ndị ọgbaa bọọlụ foto ha dị ebe a ka e kwuru ga-anọchite anya otu egwu bọọlụ Super Eagles dịka ha na-agba mbọ ịmabute iko Afcon nke afọ 2025.
Ndị ọgba bọọlụ isii a na-ele anya ga-amụke ka ọkụ n'Afcon 2025
Ụlọọrụ BBC Sport Afrịka nnyochara ndị ọgbaa bọọlụ isii a na-elejere anya n'asọmpi Afcon 2025 ga-ebido na Moroko na 21 Disemba ruo 18 Jenụwarị
Afcon 2025: Osimhen, Iwobi, Ndidi na ndị 'Super Eagles' ọzọ ga-agbara Naịjirịa bọọlụ
Asọmpi Afcon 2025 ga-amalite n'ụbọchị Sọnde 21 Disemba, 2025 na mba Moroko.





















































